Publicidade

Atos 8

36 Mgbe ha na-aga nʼụzọ, ha bịaruru ebe ọdọ mmiri nta dị. Onozi ahụ sịrị, "Lee, nke a bụ mmiri. dị ihe ga-egbochi ime m baptizim?"

37 Filip sịrị, "bụrụ na i ji obi gị niile kwere, e nwere ike ime gị baptizim."

Onozi ahụ sịrị, "Ekwere m na Jisọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke."8:37 Ụfọdụ akwụkwọ adịghị edebanye amaokwu a na-ekwu banyere ihe Filip kwuru na ihe onozi zara ya. 38 O kwuru ka a kwụsị ụgbọala ahụ. Mgbe ahụ, onozi ahụ na Filip wụdatara banye nʼime mmiri ebe Filip nọ mee ya baptizim.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-