Publicidade

Atos 8

36 Mgbe ha na-aga nʼụzọ, ha bịaruru ebe ọdọ mmiri nta dị. Onozi ahụ sịrị, "Lee, nke a bụ mmiri. dị ihe ga-egbochi ime m baptizim?"

37 Filip sịrị, "bụrụ na i ji obi gị niile kwere, e nwere ike ime gị baptizim."

Onozi ahụ sịrị, "Ekwere m na Jisọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke."8:37 Ụfọdụ akwụkwọ adịghị edebanye amaokwu a na-ekwu banyere ihe Filip kwuru na ihe onozi zara ya. 38 O kwuru ka a kwụsị ụgbọala ahụ. Mgbe ahụ, onozi ahụ na Filip wụdatara banye nʼime mmiri ebe Filip nọ mee ya baptizim. 39 Mgbe ha sitere nʼime mmiri ahụ pụta, ngwangwa Mmụọ Onyenwe anyị sitere nʼebe ahụ wepụ Filip, onye onozi ahụ ahụkwaghị ya anya ọzọ; kama gara nʼihu nʼije ya na-aṅụrịkwa ọṅụ.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-