3 Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe dị Damaskọs nso. Na mberede, ihe ìhè nke sitere nʼeluigwe chara ya gburugburu. 4 Ọ dara nʼala, nụ olu na-akpọ ya oku, "Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?"
Publicidade
Ọrụ Ndị Ozi 9
Estes versículos te tocaram? Ore agora!
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.