5 Ọ sịrị, "Ị bụ onye, Onyenwe anyị?"
Olu ahụ zaghachiri, "Abụ m Jisọs onye ị na-akpagbu. 6 Ugbu a, bilie, baa nʼime obodo, a ga-agwa gị ihe ị na-aghaghị imezu."