13 Nʼihi na ọ napụtara anyị site nʼike nke ọchịchịrị, bịa kpọfee anyị nʼalaeze nke Ọkpara ya ọ hụrụ nʼanya. 14 Onye anyị si nʼime ya nwee nzọpụta, nke bụ mgbaghara mmehie niile.
Publicidade