Pular para o conteúdo
Publicidade

Colossenses 3

9 Unu agwala ibe unu okwu ụgha, nʼihi na unu eyipụla mmadụ ochie ahụ na-eme ụdị omume a. 10 Ugbu a, unu eyikwasịla ndụ ọhụrụ ahụ, nke e ji amamihe na-eme ka dị ọhụrụ nʼoyiyi nke onye kere ya. 11 Nkewa ọbụla adịghị nʼime ndụ a. dịghị mkpa maọbụ onye Juu maọbụ onye mba ọzọ, maọbụ onye e biri ugwu, maọbụ onye a na-ebighị ugwu. dịkwaghị mkpa maọbụ onye na-asụ asụsụ ọzọ, ma bu onye ime ọhịa, maọbụ onye Sitia, maọbụ ohu, ma bụkwanụ onye nwe onwe ya. Ihe dị mkpa bụ na Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa nʼime ihe niile.

Veja também

Colossenses
Ver todos os capítulos de Colossenses