Pular para o conteúdo
Publicidade

Daniel 11

16 Ma onye nke na-ebuso ya agha ga-eme ihe masịrị ya, ma o nweghị onye ga-egbochi ha. ga-abatakwa nʼAla Ọma ahụ, ebe ihe niile ga-anọ nʼokpuru ya. 17 ga-ekpebi ịbịa nʼike nke alaeze ya niile, iji mee nke a, ya na eze nke ndịda ga-agba ndụ. ga-enyekwa ya nwaagbọghọ11:17 Site nʼọlụlụ di na nwunye iji kwatuo alaeze ya, ma ebumnobi ya agaghị eguzo maọbụ baara ya uru.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também