Pular para o conteúdo
Publicidade

Daniel 6

10 Ma mgbe Daniel maara na iwu a adịla ire, banyere nʼụlọ ya, nʼelu ụlọ elu nke ebe obibi ya, o meghere oghereikuku ya chere ihu na Jerusalem. Nʼebe ahụ ka na-anọ ekpe ekpere na ekele Chineke ya, ugboro atọ nʼụbọchị dịka na-eme na mbụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também