Pular para o conteúdo
Publicidade

Daniel 7

8 "Mgbe m nọ na-eche banyere mpi ndị a, na mberede mpi ntakịrị ọzọ sikwa nʼetiti ha pupụta. E si nʼukwu hopu7:8 Ya bụ, nyakapụ mpi atọ nʼime mpi iri mbụ ahụ nʼihu ya.7:8 Ime ka mpi ntakịrị a nweta ohere ebe ọ ga-esi pụta. Mpi ntakịrị a nwere anya dịka mmadụ, na ọnụ na-ekwu okwu jupụtara nʼịnya isi.

25 ga-ekwu okwu kwugide Onye kachasị ihe niile elu. O ga-emekpa ndị nsọ ahụ. ga-agbalịkwa ịgbanwe iwu niile na omenaala niile. A ga-enyefe ndị nsọ nʼaka ya afọ atọ na ọkara.

Veja também