Pular para o conteúdo
Publicidade

Zekaraya 4

Osisi oliv abụọ na ihe ịdọba oriọna

1 Mgbe ahụ, mmụọ ozi ahụ nke na-agwa m okwu lọghachiri kpọtee m, dịka e si akpọte onye nọ nʼụra. 2 sịrị m, "Gịnị ka na-ahụ?"

Asịrị m, "Ana m ahụ ihe ịdọba oriọna e ji ọlaedo mee. O nwere ọkwa nʼisi ya, nweekwa oriọna asaa, nke na-enwu nʼelu ya. Oriọna asaa ndị a nwekwara okporo asaa e si agbanye mmanụ nʼime ha. 3 Ahụkwara m osisi oliv abụọ nke dị nʼakụkụ ihe ịdọba oriọna ahụ. Otu dị nʼotu akụkụ ya, nke ọzọ, nʼakụkụ nke ọzọ."

4 A sịrị m mmụọ ozi ahụ na-ekwuru m okwu, "Nna m ukwu, gịnị ka nke a pụtara?"

5 Mmụọ ozi ahụ na-agwa m okwu sịrị m, "na-ekwu na maghị ihe ha bụ?"

Azara m sị, "Ee, nna m ukwu, amaghị m."

6 sịrị m, "Nke a bụ okwu nke Onyenwe anyị nye Zerubabel. bụghị site nʼike, maọbụ site nʼume, kama bụ site na Mmụọ m,ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.

7 "Gịnị ka bụ, gị ugwu dị ukwuu? ga-aghọ ala dị larịị nʼihu Zerubabel. Mgbe ahụ, ga-awapụta isi nkume ahụ site nʼiti oke mkpu ọṅụ, Amara! Amara dịrị ya!’ "

8 Mgbe ahụ, okwu Onyenwe anyị ruru m ntị sị, 9 "Zerubabel wara ntọala ụlọnsọ ukwu a, bụ ya ga-ewuchakwa ya. Mgbe ahụ, ga-amata na bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ịbịakwute unu.

10 "Onye na-eleda ụbọchị ihe nta anya ebe bụ nʼanya asaa nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ejegharị na-elezu ụwa dum, ga-aṅụ ọṅụ mgbe ha hụrụ nkume eji atụ mgbidi nʼaka Zerubabel?"

11 Mgbe ahụ, a sịrị m ya, "Gịnị bụ osisi oliv abụọ ahụ dị nʼaka nri na nʼaka ekpe ihe ịdọba oriọna ahụ?"

12 A sịkwara m ya nke ugboro abụọ, "Gịnị bụ alaka osisi oliv abụọ ndị a dị nʼakụkụ okporo ọlaedo abụọ ahụ, nke e si na ha na-awụpụta mmanụ ọlaedo?"

13 sịrị m, "pụtara na maghị ihe ha bụ?"

Asịrị m, "Mba, nna m ukwu."

14 Mgbe ahụ, sịrị m, "Ndị a bụ mmadụ abụọ a họpụtara tee mmanụ, ife ya ofufe bụ Onyenwe ụwa niile."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também