Pular para o conteúdo
Publicidade

Deuteronômio 17

18 Mgbe nọkwasịrị nʼocheeze dịka eze, ga-esite nʼakwụkwọ iwu a ndị nchụaja bụ ndị Livayị na-edebe, depụtara onwe ya iwu a metụtara obibi ndụ ndị eze. 19 Ihe ahụ o depụtara ka ga-agụ mgbe niile na ndụ ya. Nke a ga-eme ka mụta ịtụ egwu Onyenwe anyị Chineke ya, na ịgbaso ihe niile dị nʼiwu na ụkpụrụ ndị a. 20 Ịgụ akwụkwọ iwu a mgbe niile ga-eme ka mata na o nweghị ụzọ o si dị elu karịa ụmụnna ya. ga-emekwa ka ghara iwezuga onwe ya site nʼiwu a nʼụzọ ọbụla. Mgbe ahụ, ya onwe ya, na ụmụ ụmụ ya ga-achị alaeze Izrel ogologo oge.

Veja também