Pular para o conteúdo
Publicidade

Diuteronomi 8

3 E, o wedatara mmụọ gị ala mgbe o mere ka ihe oriri kọ gị, mgbe o mere ka i rie mánà, nri ahụ gị na nna gị na-amaghị ihe bụ. O mere nke a igosi gị na izi gị na bụghị naanị achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ, kama bụ nʼokwu niile nke si nʼọnụ Onyenwe anyị pụta.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também