Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 1

20 Nke rụrụ nʼime Kraịst mgbe o si nʼọnwụ kpọlite ya mee ya ka nọdụ nʼaka nri ya nʼebe niile nke eluigwe. 21 Ọnọdụ ya dị elu karịa ọchịchị niile, na ikike ọchịchị niile, na ike niile na ịchị isi niile, na aha ọkwa ọchịchị nke e nwere ike inye mmadụ, bụghị naanị nʼọgbọ a, kama ma nʼọgbọ ọzọ na-abịa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também