Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 4

Ịdị nʼotu nke anụ ahụ Kraịst

1 Ya mere, mụ onwe m bụ onye mkpọrọ nke Onyenwe anyị, na-arịọ unu ka unu bie ndụ kwesiri ọkpụkpọ nke a kpọrọ unu. 2 Werekwanụ obi dị umeala niile na ịdị nwayọọ, na ndidi na-anagide ibe unu nʼịhụnanya.

Veja também