19 werenụ abụ ọma, na abụ nke ime mmụọ na-ekwe ukwe nʼetiti onwe unu. Werekwanụ obi unu niile na-abụrụ Onyenwe anyị abụ dị ụtọ. 20 Na-enyenụ Chineke bụ Nna ekele mgbe niile na nʼihe niile, nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Okwu dịrị ezinaụlọ ndị nke Kraịst
21 Na-edonụ onwe unu nʼokpuru ibe unu site nʼegwu Kraịst.