Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 1

13 Ha ji oke ọrụ mekpaa ụmụ Izrel ahụ nke ukwuu, 14 mee ka ndụ ụmụ Izrel bụrụ ndụ jupụtara nʼihe ilu. Ha nyere ha ọrụ ike nke ịkpụ brik na ụrọ, tinyere ọrụ dị iche iche nʼubi ha. Nʼime ọrụ niile ha na-arụ, ndị Ijipt mesiri ha ike nke ukwuu.

Veja também