13 Mosis zaghachiri ha sị, "Unu atụla egwu. Guzosienụ ike. Unu ga-ahụ ụzọ dị ebube Onyenwe anyị ga-esi zọpụta unu taa. Ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụkwa ha ọzọ. 14 Nọrọnụ jii. Onyenwe anyị ga-alụrụ unu ọgụ."