Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 2

5 dịghị anya, ada Fero bịara nʼakụkụ osimiri Naịl ahụ ịsa ahụ. Mgbe nọ na-asa ahụ, ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi malitere ịgagharị nʼakụkụ osimiri Naịl. Ma ada Fero lepụrụ anya hụ nkata ahụ nʼetiti riidi, zie otu nʼime ohu ya nwanyị ka gaa bute ya. 6 Mgbe o bupụtara ya, meghee ya, ada Fero hụrụ nwantakịrị ahụ ka na-akwa akwa. O nwere ọmịiko nʼebe nwantakịrị ahụ nọ. sịrị, "Nwatakịrị a ga-abụrịrị otu nʼime ụmụ ndị Hibru."

7 Mgbe ahụ, nwanne nwanyị nwantakịrị a jụrụ ada Fero sị, "bụ m gaa chọọrọ gị otu nwanyị nʼime ndị inyom Hibru ka na-elekọtaara gị nwantakịrị a anya?"

8 Ada Fero zaghachiri sị, "Ee, gaa mee otu ahụ." Nwaagbọghọ ahụ gara ngwangwa nʼụlọ ha kpọọ nne nwantakịrị ahụ. 9 Mgbe ha bịaghachiri, ada Fero gwara nne nwantakịrị ahụ sị ya, "Kuru nwantakịrị a, gaa zụpụtara m ya. Aga m akwụ gị ụgwọ nke ọma." Ya mere, nwanyị ahụ kuuru nwantakịrị ahụ, gaa zụọ ya.

Veja também