Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 20

8 Cheta ụbọchị izuike site nʼido ya nsọ. 9 Nʼime ụbọchị isii ka ga-eje ozi gị niile. bụkwa nʼime ha ka ga-arụzu ọrụ gị niile. 10 Ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izuike nke Onyenwe anyị Chineke gị. gaghị arụ ọrụ ọbụla nʼụbọchị ahụ, gị onwe gị, nwa gị nwoke na nwa gị nwanyị, onye ọrụ gị nwoke, onye ọrụ gị nwanyị, maọbụ anụ ụlọ gị ọbụla, ọbụladị onye ọbịa bi nʼobodo gị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também