Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 23

31 "Aga m etinye oke ala unu site nʼOsimiri Uhie ruo nʼosimiri Mediterenịa, sitekwa nʼọzara ruo nʼosimiri Yufretis. Aga m enyefe ndị niile bi nʼala ahụ nʼaka unu. Unu ga-achụpụkwa ha. 32 Unu na ha agbala ndụ ọbụla. Unu na chi ha enwekwala mmekọ ọbụla.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também