Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 24

12 Mgbe nke a gasịrị, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, "Rigota, bịakwute m nʼelu ugwu, nọdụkwa ebe ahụ, maka na aga m enye gị mbadamba nkume nke iwu na ụkpụrụ dị na ya, nke m ji aka m dee maka i ji kuziere ha."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também