Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 32

11 Ma Mosis rịọrọ Onyenwe anyị Chineke ya arịrịọ sị ya, "Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị gịnị mere iwe gị ji dị ọkụ otu a nʼebe ndị gị nọ bụ ndị nke i ji ike ebube gị, na ọtụtụ ihe ịrịbama dị ịtụnanya, dupụta site nʼala Ijipt? 12 Nʼihi gịnị ka ndị Ijipt ga-ekwu sị, bụghị ime ha ihe ọjọọ ka o ji dupụta ha, ka o nwee ike gbuo ha nʼugwu ndị a, ma kpochapụkwa ha site nʼelu ụwa a?Site nʼiwe gị dị ọkụ chigharịa, kwere ka dajụọ. Chigharịakwaa site nʼatụmatụ ọjọọ a nʼebe ndị gị nọ. 13 Cheta nkwa ahụ i kwere ndị ohu gị bụ Ebraham, Aịzik, na Izrel. Nʼihi na i ji onwe gị ṅụọ iyi nye ha sị, Aga m eme ka mkpụrụ gị mụbaa dịka kpakpando nke eluigwe. Aga m enye ha ala m kwere ụmụ ụmụ gị na nkwa ka bụrụ ihe nketa ha ruo mgbe ebighị ebi.’ " 14 Ya mere, Onyenwe anyị gbanwere obi ya. lakwaghị ha nʼiyi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também