Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 40

Nguzo e guzobere ụlọ nzute

1 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 2 "Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ. 3 Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também