13 Ma Kraịst agbapụtala anyị site nʼọbụbụ ọnụ ahụ nke idebe iwu gaara ewetara anyị. Ọ ghọrọ ọbụbụ ọnụ nʼihi anyị. Nʼihi na e deela ya nʼakwụkwọ nsọ, "Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke a kwụbara nʼelu osisi."3:13 Dit 21:23
Publicidade