Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 21

15 Mgbe mmiri dị na karama akpụkpọ ahụ gwụsịrị, o nibere nwantakịrị ahụ nʼokpuru otu osisi ọhịa. 16 Hapụ ya gaa nọdụ ala nʼebe dịtụ anya, ihe dịka narị nzọ ụkwụ, nʼihi na o kwuru nʼobi ya sị, "Achọghị m ịhụ nwantakịrị nwoke a anya mgbe na-anwụ." Mgbe nọdụrụ ebe ahụ, o bidoro ịkwa akwa.

Veja também