Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 21

17 Ma Chineke nụrụ ịkwa akwa nwantakịrị nwoke ahụ. Mmụọ ozi Chineke sikwa na mbara eluigwe kpọọ Hega oku sị ya, "Hega, gịnị na-eme gị? Atụla egwu, nʼihi na Chineke anụla21:17 Chineke anụla Maọbụ, Chineke na-anụ, bụ ihe Ishmel pụtara. olu akwa nwantakịrị ahụ nʼebe ahụ o dina. 18 Gaa kulite nwantakịrị ahụ kasịe ya obi, nʼihi na aga m eme ya ka ghọọ mba dị ukwuu."

19 Mgbe ahụ, Chineke meghere anya ya, mee ka hụ olulu mmiri dị nʼebe ahụ. gara kujuo karama akpụkpọ ahụ mmiri, ma nye nwantakịrị ahụ mmiri ka ṅụọ.

Veja também