Publicidade

Gênesis 3

15 Aga m eme ka iro

dịrị nʼetiti gị na nwanyị ahụ,

nʼetiti mkpụrụ gị na mkpụrụ ya,

mkpụrụ ya ga-etipịa gị isi,

gị onwe gị ga-ata ya arụ nʼikiri ụkwụ."

Veja também

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-