Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 3

17 gwara Adam sị, "Nʼihi na ṅara nwunye gị ntị, rie mkpụrụ site nʼosisi ahụ m nyere gị iwu sị, Gị erila mkpụrụ sitere na ya,

"Ala bụ ihe a bụrụ ọnụ nʼihi gị,

site nʼoke ndọgbu nʼọrụ ka ga-eri ihe si na ya pụta

ogologo ụbọchị ndụ gị niile.

18 ga-erupụtara gị ogwu na uke,

ga-erikwa ahịhịa nke ubi.

19 Site nʼọsụsọ nke ga-agbapụta gị nʼihu

ka ga-eri nri gị

tutu ruo mgbe lọghachiri nʼala

ebe bụ site nʼala ka e si mepụta gị

nʼihi na aja ka bụ,

nʼaja ka ga-alaghachikwa."

Veja também