Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 39

20 Nna ukwu Josef weere ya tụnye nʼụlọ mkpọrọ, nʼebe a na-etinye ndị mkpọrọ eze Ijipt.

Ma ebe ahụ Josef nọ nʼụlọ mkpọrọ, 21 Onyenwe anyị nọnyeere ya. O meere ya ebere, mekwa ka o nweta ihuọma nʼebe onyeisi ndị nche ụlọ mkpọrọ ahụ nọ.

Veja também