Pular para o conteúdo
Publicidade

Gênesis 4

Ken na Ebel

1 Emesịa, Adam na nwunye ya Iiv dinakọrọ dịka di na nwunye. Iiv tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye ha gụrụ Ken. Iiv sịrị, "Site nʼinyeaka Onyenwe anyị, amụtala m nwa nwoke!"

25 Adam na Iiv dinakọrọ ọzọ, Iiv tụụrụ ime mụta nwa nwoke gụrụ Set. Nʼihi na Iiv kwuru sị, "Chineke enyela m nwa nwoke ọzọ nʼọnọdụ Ebel onye Ken gburu."

Veja também