Pular para o conteúdo
Publicidade

Hosiya 12

1 Akaọrụ Ifrem bụ naanị ịchụso ikuku,

na-achụso ikuku si nʼọwụwa anyanwụ bido nʼụtụtụ ruo nʼabalị.

Otu a ka ha si eme ka ịgha ụgha, na ime ihe ike na-abawanye ụba.

Ha na Asịrịa na-agbakwa ndụ,

ha na-ebugakwa mmanụ nʼIjipt.

2 Onyenwe anyị na-akpọ Juda ikpe.

ga-ata Jekọb12:2 Jekọb nʼebe a bụ akpalaokwu nke pụtara onye aghụghọ Maọbụ, onye na-aghọrị mmadụ ahụhụ dịka ụzọ ya si dị,

kwụghachikwa ya dịka omume ya si dị.

3 Mgbe nọ nʼafọ nne ya ka o jidere nwanne ya nwoke nʼikiri ụkwụ.

Mgbe ghọrọ dimkpa, ya na Chineke gbara mgba.

4 E, ya na mmụọ ozi gbara mgba.

Nʼoge ahụ, o jidesiri ya aka ike, kwaa akwa, rịọọ ngọzị site nʼaka ya.

hụrụ ya na Betel,

gwaakwa ya okwu,

5 Onyenwe anyị Chineke onye pụrụ ime ihe niile,

Onyenwe anyị bụ aha ya.

6 Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị,

guzosie ike nʼịhụnanya na ikpe ziri ezi,

na-elekwa anya Chineke gị mgbe niile.

7 Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,

hụrụ imegbu emegbu nʼanya.

8 Ifrem kwuru,

"Abaala m ọgaranya! Abụrụla m onye nwere akụnụba dị ukwuu!

bụ ezie na m bụ onye nwere akụ dị ukwuu,

ma agaghị achọta njehie maọbụ mmehie ọbụla nʼime m."

9 "Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị,

onye si nʼIjipt kpọpụta unu.

Aga m emekwa ka biri nʼụlọ ikwu ọzọ,

dịka dị nʼoge mmemme ndị ahụ niile a kara aka.

10 A gwara m ndị amụma,

bụ m mere ka ha hụ ọhụ dị iche iche,

sitekwa nʼọnụ ndị amụma tụọ ilu dị iche iche."

11 Gilead na-eme ajọ ihe?

Ndị ya bụ ndị efulefu.

Ha na-achụ aja oke ehi dị iche iche na Gilgal?

Ebe ịchụ aja ha niile ga a dịka ebe a chịkọtara ukwu nkume,

nke dị nʼubi a kọrọ akọ.

12 Jekọb gbalagara nʼala Aram;

Izrel fere ofufe nʼihi inweta nwunye,

nʼihi ịkwụ ụgwọ ya, o lekọtara atụrụ.

13 bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,

o sitekwara nʼaka onye amụma lekọtazie ya anya.

14 Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu.

Onyenwe ya ga-awụkwasịkwa ya ikpe ọmụma.

ga-akwụghachi ya dịka nlelị ya si dị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também