6 Mgbe chi bọrọ, Josef bịakwutere ha hụ na ihu ha gbarụrụ agbarụ. 7 Nʼihi ya, ọ jụrụ ndị ozi Fero ndị a ha na ya nọ nʼụlọ mkpọrọ dị nʼụlọ nna ya ukwu sị ha, "Gịnị mere ihu unu ji gbarụọ taa?"
Publicidade

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.