Publicidade

Hebreus 10

35 Ya mere, unu ahapụkwala ntụkwasị obi unu ahụ, nʼihi na na-eweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.

36 Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa. 37 Nʼihi,

"Na oge na-adịghị anya,

onye ahụ nke na-abịa ga-abịa

gaghị anọkwa ọdụ."

38 Ma,

"Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ.

Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị

nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ."10:38 Hab 2:3,4

39 Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-