Pular para o conteúdo
Publicidade

Hebreus 11

17 Site nʼokwukwe Ebraham ji Aịzik chụọ aja mgbe a nwalere ya. Onye ahụ natara ihe ndị ahụ e kwere nkwa, dị njikere iji otu nwa ahụ o nwere chụọ aja, 18 bụ ezie na Chineke kwuru maka ya, "bụ site nʼAịzik ka a ga-akpọ mkpụrụ gị aha."11:18 Jen 21:12 19 Ebraham chere na Chineke pụrụ ime ka onye nwụrụ anwụ site nʼọnwụ bilie, dịka ihe ịma atụ otu ahụ ka o mekwara, nʼihi na nataghachikwara ya.

Veja também