Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Hibru 11

Noa

7 Site nʼokwukwe, Noa, onye nke a dọrọ aka na ntị gbasara ihe ndị a na-ahụbeghị anya, gere ntị ma ruo ụgbọ mmiri maka nzọpụta nke ezinaụlọ ya. Site na nke a, mara ụwa ikpe, ma bụrụ onye nketa nke ezi omume sitere nʼokwukwe.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também