Ịdọ aka na ntị banyere ekweghị ekwe
7 Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị,
"Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa,
8 unu emela ka obi unu sie ike,
dị ka unu mere nʼoge nnupu isi
mgbe oge ọnwụnwa nʼime ọzara,
7 Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị,
"Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa,
8 unu emela ka obi unu sie ike,
dị ka unu mere nʼoge nnupu isi
mgbe oge ọnwụnwa nʼime ọzara,