Publicidade

Judas 1

20 Ma unu, ndị m hụrụ nʼanya, nọgidenụ na-ewuli onwe unu elu na ntọala okwukwe unu dịkarịsịrị nsọ. Na-ekpekwanụ ekpere nʼime Mmụọ Nsọ. 21 Doonụ onwe unu nʼokpuru ịhụnanya Chineke, dịka unu na-echere ebere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nke na-eduba na ndụ ebighị ebi.

Veja também

Judas
Ver todos os capítulos de Judas
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-