Pular para o conteúdo
Publicidade

Juel 2

Lọghachikwute m

12 "bụladị ugbu a," otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

"Jirinụ obi unu niile lọghachikwute m.

Werekwanụ obubu ọnụ, na ịkwa akwa, na iru ụjụ, lọghachikwutenụ m."

13 Dọwakwaanụ obi unu,

bụghị uwe unu.

Lọghachikwutenụ Onyenwe anyị bụ Chineke unu,

nʼihi na bụ onye na-eme amara, na onye obi ebere.

bụ onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ. O jupụtara nʼịhụnanya.

naghị eme ọsịịsọ nʼinye ntaramahụhụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Joel
Ver todos os capítulos de Joel