Publicidade

João 1

Okwu ghọrọ mmadụ

1 Na mbụ okwu ahụ dịrịị, okwu ahụ na Chineke nọ, okwu ahụ bụkwa Chineke. 2 Ya na Chineke nọ site na mbụ. 3 E sitere na ya kee ihe niile, dịghịkwa ihe ọbụla e kere eke nke a na-ekeghị site na ya.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-