15 Jọn gbara ama banyere ya mgbe ọ na-eti mkpu na-asị, "Onye a bụ onye ahụ m kwuru banyere ya, ‘Onye na-abịa m nʼazụ dị ukwuu karịa m, nʼihi na o bukwa m ụzọ dịrị.’ "