Pular para o conteúdo
Publicidade

João 1

41 Ihe mbụ o mere bụ ịchọta Saimọn nwanne ya sị ya, "Anyị achọtala Mezaya ahụ" (onye a na-akpọkwa Kraịst). 42 kpọtaara ya Jisọs.

O lere ya anya sị, "bụ Saimọn nwa Jọn. A ga-akpọ gị Sefas" (nke nsụgharị ya, pụtara Pita1:42 Sefas bụ asụsụ Hibru, ebe Pita bụ asụsụ Griik, ma ha abụọ pụtara otu ihe okwute.).

Veja também