Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 10

2 Onye na-esite nʼọnụ ụzọ abanye bụ onye ọzụzụ atụrụ. 3 Onye nche ọnụ ụzọ na-emeghere ya ụzọ, atụrụ ya na-anụkwa olu ya. na-akpọ atụrụ nke ya aha, ma duru ha pụọ. 4 Mgbe kpọpụtasịrị ndị niile bụ nke ya, na-aga nʼihu ha. Atụrụ ya na-esokwa ya nʼazụ nʼihi na ha maara olu ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também