33 Mgbe Jisọs hụrụ ya ka ọ na-ebe akwa ya na ndị Juu ahụ so ya ka ha na-ebekwa akwa, o metụrụ ya nʼime mmụọ ya. O nwere ọmịiko dị ukwuu. 34 Ọ sịrị, "Olee ebe unu liri ya?"
Ha sịrị ya, "Onyenwe anyị bịa ka ị hụ."
35 Jisọs ebee akwa.