Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 11

43 Mgbe o kwusiri nke a, o jiri oke olu tie mkpu, "Lazarọs, pụta!" 44 Onye ahụ nwụrụ anwụ pụtara, e jikwa akwa ozu kekọta aka ya na ụkwụ ya, werekwa akwa ịchafu kechie ihu ya.

Jisọs sịrị ha, "Tọpụnụ ya, hapụ ya ka laa."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também