Pular para o conteúdo
Publicidade

João 16

7 Nʼagbanyeghị nke a, aga m agwa unu eziokwu, bụ maka ọdịmma unu ka m ji ala. bụrụ na m alaghị, Onye Ndụmọdụ ahụ agaghị abịa. bụrụ na m laa, aga m ezitere unu ya. 8 Mgbe bịara, ga-eme ka ụwa mata ezughị oke nke nghọta ya banyere mmehie, na ezi omume na ikpe, 9 maka mmehie nʼihi na ha ekwenyeghị na m; 10 ma gbasara ezi omume, nʼihi na ana m alakwuru Nna, ebe unu na-apụghị ịhụ m ọzọ, 11 maka ikpe, nʼihi na e kpeela onyeisi ụwa a ikpe.

Veja também