Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 16

7 Nʼagbanyeghị nke a, aga m agwa unu eziokwu, bụ maka ọdịmma unu ka m ji ala. bụrụ na m alaghị, Onye Ndụmọdụ ahụ agaghị abịa. bụrụ na m laa, aga m ezitere unu ya. 8 Mgbe bịara, ga-eme ka ụwa mata ezughị oke nke nghọta ya banyere mmehie, na ezi omume na ikpe, 9 maka mmehie nʼihi na ha ekwenyeghị na m;

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também