Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 19

10 Pailet sịrị ya, "na-agba m nkịtị? bụ na maghị na m nwere ike ịkpọgide gị nʼobe, nweekwa ike ịhapụ gị ka laa?"

11 Jisọs zara ya, "garaghị enwe ike ọbụla nʼebe m nọ, ma bụrụ na o siteghị nʼelu rute gị aka. Nke a mere mmehie onye duru m nye nʼaka gị ji karịa."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também