Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 2

Jisọs emee mmiri ya aghọọ mmanya

1 Nʼụbọchị nke atọ, o nwere mmemme agbamakwụkwọ na Kena nke Galili, nne Jisọs bịakwara ebe ahụ. 2 A kpọkwara Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya oku na mmemme agbamakwụkwọ a.

Veja também