Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 20

25 Ya mere, ndị ọzọ na-eso ụzọ ya gwara ya, "Anyị ahụla Onyenwe anyị!"

Ma sịrị ha, "bụ naanị mgbe m jiri anya m hụ ebe ahụ ntu kpọpuru ya aka, tinye mkpịsịaka m nʼapa ntu ndị ahụ, ma tinyekwa aka m nʼakụkụ ya ebe ahụ a mara ya ùbe, ka m ga-ekwere."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também