27 Mgbe ahụ ọ sịrị Tọmọs, "Rụnye mkpịsịaka gị nʼebe a, leekwa aka m abụọ. Wepụta aka gị tinyekwa nʼakụkụ m. Abụla onye na-enweghị okwukwe, kama kwere."
28 Tọmọs zara sị ya, "Onyenwe m na Chineke m!"